Chineke
From Wikipedia
Chineke nwere ọtụtụ utu aha ma nwee nanị otu aha. Aha ahụ bụ "Jehovah." N’ihe ka n’ọtụtụ Bible, e wepụwo aha Chineke ma jiri utu aha bụ "Onyenwe Anyị" ma ọ bụ "Chineke" dochie ya. Ma mgbe e dere Bible, aha ahụ bụ́ Jehova pụtara n’ime ya ihe dị ka 7,000 ugboro.